Content-Length: 49700 | pFad | http://ig.wikiquote.org/wiki/Hill_Zaini

Hill Zaini - Wikiquote Jump to content

Hill Zaini

O sị Wikiquote

Hill Zaini Hill Zaini (amụrụ na 13 Ọktoba 1987),ọ bụ onye nke a ma ama dị ka Hill, ọbụkwa onye na-agụ egwú na onye na-eme ihe nkiri mba Brune.

Okwu ndi okwụrụ

[dezie]
  • Abụ m onye ihe na mmetụta na- ahụ,n'ihi ya, ọ na-ewute m n'ezie ịmata na a na-emegbu ezinụlọ ndị a dara ogbenye ọtụtụ oge ma ọ bụ na-eleda ha anya. Nyere ndị ogbenye aka, dị ka otu ị ga-esi chọọ inyere gị aka ma ọ bụrụ na ị nọ n'ọnọdụ ha.
    • [w: Borneo Bulletin|Borneo Bulletin]', 26 Septemba 2009.
  • Mgbe ụfọdụ, imeghe anya gị ma ghọta ihe ị nwere – n'agbanyeghị ntakịrị ihe ị chere – na-enyere gị aka ịchọta onwe gị.
    • [w: Borneo Bulletin|Borneo Bulletin]', 2 Ọktoba 2009
    • Ekwela ka ndụ gafere gị tupu ị mata na ọ bara uru ibi ndụ.
    • [w: Borneo Bulletin|Borneo Bulletin]', 2 Ọktoba 2009
    • Nọrọ n'etiti, ekwena ka akwagharịa gị ohere ọ bụla kwesịrị ịnara, bụ ohere e kwesịrị ịlụlu ọgụ
    • "Stay na Middle", Na-ejuputa ibe, 2009

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:








ApplySandwichStrip

pFad - (p)hone/(F)rame/(a)nonymizer/(d)eclutterfier!      Saves Data!


--- a PPN by Garber Painting Akron. With Image Size Reduction included!

Fetched URL: http://ig.wikiquote.org/wiki/Hill_Zaini

Alternative Proxies:

Alternative Proxy

pFad Proxy

pFad v3 Proxy

pFad v4 Proxy